audio
audio
text
string
Fee chi ọbụla masịrị gị!
Dịrị ime.
O na-eme isiike.
Hapu ife galụ aga ka ọ gaa
Ihe niile i mere bụ n'ọkpọrọ.
Achọghị ịṅụ iyi.
Akpụkpọụkwụ gị a jọrọ njọ. Biko, yipụ ya!
Mmerụ ahụ m nwere gburu m mgbu nke ukwu.
Ahụ na-arịa ya ebelatago.
Kedu mgbe ọ ga-ewelata akwa m?
Ekwentị m nyụrụ kemgbe ụtụtụ.
Achọrọ m ka ị rụọ ọrụ ahụ ọsọọsọ.
Ana m anụ ụja nkịta.
O bu ya n'isi.
Nkịta ya na-ata arụ.
Adajiri m aka m.
Ka anyị gaa ama egwureegwu.
Otito dịrị Chineke!
Anyị jere ịgba ya ume maka ihe mere ya.
Onye ga-eweta ọkụkọ?
Bọkeetị ahụ puru epu.
Ọghọm dị iche iche dị n'ịlụ ọtụtụ nwunye.
Mkpi nkaa mara abụba.
Amara Chineke ga-abara gị ụba.
Ndị na-eme agwụ ka agwụ na-akpa.
Ha ji ịkpọ mkpọrọhịhị agụ egwu.
Akpa a enwere ike ịdọ ebe a?
Otito m niile ga-agara gị.
Ụkọchukwu kara ụka nke taa kwuru ihe gbara ọkpụrụkpụ.
Egbugberonụ gị ga-aza ma aṅụ gbaa ya.
Belata nnụ ị chọrọ ịtinye na nri ahụ.
Etuto toro ya n'abụ.
Apụrụ m iji igwe jee ọgụ maịlụ isii n'ụbochị
Mkpirisi ole ka anyị gbutere anụ ahụ?
Adara m ogbi ozugbo m hụrụ ego niile ahụ.
O mere na mberede.
Anọtere m aka n'ikwunne m.
Ahụghị m ka ọ na-efufe aka ya.
Biko bịa, achọrọ m ịgwa gị ihe.
Ka anyị rie nri a.
Ọfọ na-ada akwụkwụ
O nwere abọ ogho buru ibu.
Anụ si n'ọkụ na-ere ọkụ.
Achọrọ m itichapụ uzuzu kpọro n'akwa m.
Ozi ahụ abụghị ozi ọma.
Enwere m ntụkwasịobi n'ebe nne na nna m nọ.
Ịnya ụgbọala bụ ọrụ m.
Ezinụụlọ anyị na-abawanye.
Ị sụpetaghị mkpụrookwu a.
Gbaa egwu etu nkwa si ada.
Eji m usoro onyenkụzi m wee rụọ ọrụ a.
Ife aka efu ga-akpalite mgbaama.
Nwata a ga-ama akwụkwọ.
Achọrọ m ibekapụ isi ji a.
Gị na onye na-eje ije ahụ?
Ifufe ga-emebi ụlọ ndị ahụ.
Etikwala ya ihe, doo.
Bọọlụ unu nọ n'okpuru ụgbọala.
Onyuuweojii tiri mkpu sị "welie aka gị elu!"
E fere nza, nza wee ma Okechukwu.
Apịrị m nkịta m amụ.
A ga-agba unu akwụkwọ ma ụnụ mee ya ọzọ.
Amụma ya bụ maka i chere ya n'anwụ.
Obi wara nkụ ahụ.
Ọ ga-atụrụ ime ma o jighị okpunnabụenyi.
Anụrụ m ka otuukwe unu na-ekwe ukwe.
Aga m eke ya agbụ.
Nna m kpụrụ ụzụ oge ọ dị n'okorobia.
Ha wetara ihe onyinye dị iche iche.
Bịa ka anyị jee ọrụ.
Ebe a bụ ebe ndị ohi hapụrụ ihe ha zutere
Akara a bụ ihe na-egosi na anyị bụ otu.
Ebe a niile na-ebi aghọrị.
Anyị ga-ahụ echi.
Ọ na-asụ na nkeji ise.
Ndị Igbo na-alọ ụwa ka ha nwụsịrị.
Okwu ya gbara ọkpụrụkpụ.
Ebe a bụ ebe ndị ohi hapụrụ ihe ha zutere.
Ọ dị ime.
Ha ga-ada ndị dara iwu nha.
O tere aka tupu ha abịa ebe a.
O mere ebe a, kpọnkwem.
Achọghị m nke dị oyi.
Nnu ọchanja na-ata akpụkpa
Ụzọ meghere emeghe.
Ị kwụbeghị ya ụgwọ?
Aga m aza ya nke ọma.
A hụrụ m ugbọala na-acha edoedo.
Anyị ga-ebegide akwa ruo mgbe unu hapụrụ anyị.
Mmadụ asatọ ka anyị kwụọrọ ụgwọ.
A na-ebuli aha Jizọs na ndụ m.
Ọ bụ uwe ntụntụ ka o yi wee bịa.
Anyammiri jupụtara ya anya mgbe ana-ekwu maka ọnwụ di ya.
Anyị fufere ọkọlọtọ Naịjirịa mgbe onyiisiala na-agbafe.
E nwere ikoro dị n'etiti ama obodo anyị.
Wetara m ji abụọ.
Akụnna na-akpọ m ka anyị pụọ ebe mụ onwe m apụọla kamgbe.
Ha tụkwasịrị Emeka obi na nke a.
Amaghị m ọnụ ha.
Ọ dị mkpa na nne na nna ọbụla ga-azụlite ụmụ ha n'ụzọ ezi omume na ịtụ egwu Chineke.